Dr Adaku – Waist Dance (Egwu Ukwu) Lyrics

Dr Adaku Waist Dance Egwu Ukwu Lyrics, Dr Adaku ft Flavour Waist Dance Egwu Ukwu Lyrics, Dr Adaku Waist Dance Lyrics

Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Ada dị iche bịakene bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)

Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabarụ m ya
Egwu ukwu, anye
Kpọbarụ mụ
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adakụ nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mụ
Egwu ukwu, anye

1, 2, 1, 2 let’s go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don’t stop, egwu
Ukwu ruo gị ala ee, anye

1, 2, 1, 2 let’s go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don’t stop, egwu
Ukwu ruo gị ala ee, anye

Onye ịfe m na-ewe iwe, ya wegbuo, ya wegbuo ya
Ọsụkọsụ nwamkpị ee, ya sụgbuo ya, anye
Onye ịfe m na-asọ ụsọ ee, ya sọgbuo, ya sọgbuo ya
Onye ịfe m na-asọ ụsọ ee, ya sọgbuo ya, anye

Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Ada dị iche bịakene bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)

Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabarụ m ya
Egwu ukwu, anye
Kpọbarụ mụ
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adakụ nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mụ
Egwu ukwu, anye

Achọrọ m ịgba egwu taa
With a little bit of pami and abacha
Biko nwetere m mmiri oyi, water
For the egwu ukwu I’m about to show to ya
For the egwu ukwu I’m about to show to ya
For the egwu ukwu I’m about to show to ya

Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa